GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 Pita Nke Mbụ Isi 1 2 3 4 5 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Ekele (1, 2) A mụrụ anyị ọzọ ka anyị nwee ezigbo olileanya (3-12) Dịrịnụ nsọ ebe unu bụ ụmụ na-erubere Chineke isi (13-25) 2 Ka okwu Chineke na-agụ unu agụụ (1-3) Nkume dị ndụ ndị a na-eji mmụọ nsọ arụ ka ụlọ (4-10) Unu dị ka ndị mba ọzọ n’ụwa a (11, 12) Ndị e kwesịrị ịna-erubere isi (13-25) Kraịst gosiri anyị otú anyị ga-esi na-esosi nzọụkwụ ya ike (21) 3 Ndị nwunye na ndị di (1-7) Ka ihe banyere ndị ọzọ na-emetụ unu n’obi, na-achọkwanụ udo (8-12) Mmadụ ịta ahụhụ maka na ọ na-eme ihe dị mma (13-22) Jikerenụ ịza ajụjụ gbasara ihe mere unu ji nwee olileanya unu nwere (15) Baptizim na ezigbo akọnuche (21) 4 Na-eme uche Chineke otú Kraịst mere (1-6) Ọgwụgwụ ihe niile adịla nso (7-11) Mmadụ ịta ahụhụ maka na ọ bụ Onye Kraịst (12-19) 5 Na-azụnụ ìgwè atụrụ Chineke (1-4) Dịrịnụ umeala n’obi, na-echekwanụ nche (5-11) Na-akọrọnụ Chineke ihe niile na-echegbu unu (7) Ekwensu dị ka ọdụm na-agbọ ụja (8) Ihe ndị ikpeazụ Pita kwuru (12-14) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Pita nke Mbụ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Pita nke Mbụ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Pita nke Mbụ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt 1 Pita p. 1802