MACH 12, 2021
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 2
Lee vidio a ka ị mata ihe na-agba ume onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru banyere Betel, na nsogbu ndị na-eje ozi na Betel kwuru na ha na-enwe n’oge a e nwere ọrịa koronavaịrọs, nakwa ngọzi ndị ha na-enweta.