Ekpere
Gịnị Mere Anyị Ji Ekpe Ekpere?
Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịna-ekpe Ekpere? M Kpee Ekpere Chineke Ọ̀ Ga-aza M?
Ikpe ekpere otú Chineke chọrọ ga-eme ka ọ za ekpere gị.
Ì Kwesịrị Ịna-ekpe Ekpere?
Ọ bụrụgodị na Chineke arụghịrị anyị ọrụ ebube, o nwere ike ịza anyị ekpere.
Chineke Ọ̀ Na-Anụ Ekpere Anyị?
Baịbụl gwara anyị na Chineke na-anụ ekpere anyị ma anyị kpee ya otú kwesịrị ekwesị.
Uru Ekpere Ga-abara Gị
Olee uru ikpe ekpere mgbe niile ga-abara gị?
“Na-akọrọnụ Ya Ihe Niile Na-echegbu Unu”
Ọ̀ bụ eziokwu na i nwere ike ikpe ekpere gwa Chineke ihe na-echegbu gị ma ọ bụ ihe na-echu gị ụra? Ò nwere ezigbo uru ekpere ga-abara ndị na-echegbukarị onwe ha?
Otú E Si Ekpe Ekpere
Olee Otú Ị Ga-esi Ekpe Ekpere Chineke Anụ Ya?
Gwa Chineke okwu n’ebe ọ bụla na n’oge ọ bụla. Na-agwakwa ya okwu n’ime obi gị ma ọ bụ kwupụta ya ekwupụta. Jizọs medịrị ka anyị mata ihe anyị ga-ekwu.
Gịnị Ka M Ga-ekpe n’Ekpere?
Chọpụta ihe mere nsogbu gị ji emetụ Chineke n’obi.
Na-ekpe Ekpere Ka Chineke Gọzie Gị
Olee otú anyị ga-esi ekpe ekpere ka Chineke nwee ike ịnụ ekpere anyị, ya agọziekwa anyị?
Chineke Ọ̀ Na-aza Ekpere Niile?
Chineke anaghị anabata ekpere mmadụ kpere nke gosiri na onye ahụ na-eche naanị gbasara onwe ya. Ọ naghịkwa aza ekpere nwoke na-echi nwunye ya ọnụ n’ala.
Olee Ihe Abụọ Na-eme Ka Chineke Ghara Ịza Ekpere Ụfọdụ?
Gụọ ihe a ka ị mata ụdị ekpere Chineke na-anaghị aza, na ụdị ndị Chineke na-anaghị aza ekpere ha.
Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ekpere?
Ànyị kwesịrị ikpegara ndị mmụọ ozi ma ọ bụ ndị sent ekpere?
Gịnị Mere Anyị Ga-eji Na-ekpe Ekpere n’Aha Jizọs?
Lee otú ikpe ekpere n’aha Jizọs si egosi na anyị na-akwanyere Chineke na Jizọs ùgwù.
Ànyị Kwesịrị Ikpegara Jizọs Ekpere?
Jizọs zara ajụjụ a.
M̀ Kwesịrị Ikpegara Ndị Sent Ekpere?
Lee ihe Baịbụl kwuru gbasara onye anyị kwesịrị ikpegara ekpere.
Na-ekpe Ekpere Mgbe Niile
Were katuun a tinye na kọmputa gị ma ọ bụ n’ekwentị gị. Ọ na-akụziri ụmụaka mgbe ha nwere ike ikpegara Jehova ekpere na ebe ha nwere ike ịnọ kpee ya.