Udo na Obi Ụtọ
Ọ bụrụ na nsogbu ndị tara akpụ a bịara anyị, anyị nwere ike ichewe na e nweghị ihe ga-emeli ka mmadụ na-enwe obi ụtọ na obi iru ala. Ma, ihe Baịbụl kwuru enyerela ọtụtụ ndị aka idi nsogbu ndị na-abịara ha kwa ụbọchị. O mekwaala ka obi ruo ha ala, ndụ ha enwee isi. Baịbụl nwekwara ike inyere gị aka.
TETA!
Ihe Ga-eme Ka Ndụ Gị Ka Mma—Mmadụ Ijide Onwe Ya
Ọ bụrụ na anyị amụta ịna-ejide onwe anyị, ọ ga-abara anyị uru.
TETA!
Ihe Ga-eme Ka Ndụ Gị Ka Mma—Mmadụ Ijide Onwe Ya
Ọ bụrụ na anyị amụta ịna-ejide onwe anyị, ọ ga-abara anyị uru.
Otú Ị Ga-esi Edi Nsogbu
Ahụ́ Ike
Ọrụ na Ego
Otú Anyị Si Emeso Ndị Ọzọ
Àgwà Ọjọọ na Ihe Iri Mmadụ Ahụ́
Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ
Ụdị mmadụ dị iche iche kọrọ otú ndụ si malite ịtọ ha ụtọ, nakwa otú ha na Chineke sizi dịrị ná mma.
Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu
Gị na ndị ezinụlọ gị ga na-ebi n’udo, na-enwekwa obi ụtọ ma unu na-eme ihe Baịbụl kwuru.
Otú Gị na Ndịàmà Jehova Ga-esi Amụ Baịbụl
Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?
Baịbụl na-enyere ọtụtụ ndị aka ịmata azịza ajụjụ ndị dị ezigbo mkpa. Ị̀ ga-achọ ka Baịbụl nyere gị aka?
Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?
A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha na-amụrụ ndị mmadụ Baịbụl n’anaghị ha ego. Lee otú ha si eme ya.
Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl
A ga-eji Baịbụl zaa gị ajụjụ ị jụrụ, ma ọ bụkwanụ mee ka ị matakwuo gbasara Ndịàmà Jehova.