Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
1. Olee otú anyị nwere ike isi soro Chineke zuo ike? (Jen. 2:1-3; Hib. 4:1, 11)
2. Olee otú “okwu Chineke” ga-esi na-akpa ike ná ndụ anyị? (Hib. 4:12; 1 Tesa. 2:13)
3. Olee ihe mere anyị ga-eji kwe ka Jehova na-eduzi anyị? (Aịza. 26:7-9, 15, 20)
4. Gịnị ka anyị ga-emerịrị ka Jehova wee gọzie anyị? (1 Jọn 5:3; 1 Pita 1:13-15)
5. Olee otú anyị ga-esi eme Jehova obi ụtọ? (Rom 12:2; 1 Pita 4:10; Ọma 71:14, 15)
6. Olee otú anyị ga-esi na-enwe ọṅụ n’ozi anyị na-ejere Jehova? (Jọn 5:17)
© 2023 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
CA-brpgm24-IB