Mpako
Mpako; Nganga
Ọma 138:6; Ilu 16:5, 18; Jems 4:6, 16
I nwekwara ike ịgụ Ilu 21:4
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Esta 5:9-14; 7:9, 10—Heman dị mpako. Ọ bụ ya mere na mgbe Mọdekaị na-ekweghị akpọrọ ya isiala, o weere ya ka mkparị. Mpako mechakwara mee ka e gbuo Heman
Ezik. 28:11-15, 17, 19—Eze Taya tụkwasịrị ike ya na akụnụba ya obi. Ihe a mere ka ọ dị mpako. E mechakwara laa ya n’iyi