Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2019-2020—Nke Onye Nlekọta Sekit

Jiri akwụkwọ usoro ihe omume a na-eso ihe a na-eme ná mgbakọ sekit nke Ndịàmà Jehova a ga-enwe n’ógbè unu. Isiokwu mgbakọ ahụ bụ Ịhụnanya Na-ewuli Elu.”

“Ịhụnanya Na-ewuli Elu”

Ná mgbakọ a, a ga-akọwa otú ịhụnanya si kara ihe ọmụma nakwa otú anyị nwere ike isi jiri ịhụnanya na-eme ihe niile anyị na-eme.

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

A ga-aza ajụjụ ndị a ka mgbakọ a na-aga n’ihu.