GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 Akwụkwọ Ekliziastis Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Ihe niile bụ ihe efu (1-11) Ụwa na-adịru mgbe ebighị ebi (4) Anyanwụ anaghị akwụsị ịwa, ifufe anaghị akwụsị ife (5-7) E nweghị ihe bụ́ ihe ọhụrụ n’ụwa (9) Amamihe mmadụ enweghị ebe o ruru (12-18) Ihe niile bụ ịchụ ifufe (14) 2 Solomọn chebaara mbọ ọ gbara echiche (1-11) Amamihe mmadụ abachaghị uru (12-16) Otú ịrụsi ọrụ ike si bụrụ ihe efu (17-23) Rie ihe, ṅụọ mmanya, kporiekwa ndụ n’ihi ọrụ gị (24-26) 3 E nwere oge kwesịrị ekwesị maka ihe ọ bụla (1-8) Inwe obi ụtọ bụ onyinye si n’aka Chineke (9-15) Ịdị ndụ ebighị ebi na-agụ ndị mmadụ agụụ (11) Chineke na-ekpe mmadụ niile ikpe ziri ezi (16, 17) Ma mmadụ ma anụmanụ na-emecha nwụọ (18-22) Ha niile ga-alaghachi n’ájá (20) 4 Ndị nwụrụ anwụ ka ndị a na-emegbu emegbu mma (1-3) Otú e kwesịrị isi na-arụ ọrụ (4-6) Uru enyi bara (7-12) Abụọ dị mma karịa otu (9) Ndụ eze nwere ike ịbụ ihe efu (13-16) 5 Tụọ egwu Chineke (1-7) Ndị isi na-ahụ ihe ndị nọ n’okpuru ha na-eme (8, 9) Akụnụba abaghị uru (10-20) Ego anaghị eju ndị hụrụ ego n’anya afọ (10) Ụra onye na-eje ozi na-atọ ya ụtọ (12) 6 Mmadụ inwe akụnụba ma ghara ikpori ndụ (1-6) Jiri ihe ndị i nwere na-eme onwe gị obi ụtọ (7-12) 7 Ezigbo aha; ụbọchị mmadụ nwụrụ (1-4) Mba onye ma ihe na-abara mmadụ (5-7) Njedebe dị mma karịa mmalite (8-10) Uru amamihe bara (11, 12) Ụbọchị ọma na ụbọchị ọjọọ (13-15) Abụla onye oké ezi omume (16-22) Ihe onye mkpọkọta chọpụtara (23-29) 8 Ọchịchị ụmụ mmadụ ezughị okè (1-17) Debe iwu eze (2-4) Ndị mmadụ na-achịgbu ibe ha (9) Mgbe a na-emeghị ndị ọjọọ ihe e kwesịrị ime ha (11) Rie ihe, ṅụọ mmanya, nweekwa obi ụtọ (15) 9 Otu ihe na-eme mmadụ niile (1-3) Kporie ndụ n’agbanyeghị na mmadụ na-anwụ anwụ (4-12) Ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla (5) E nweghị ihe mmadụ nwere ike ime n’ili (10) Oge ọjọọ na ihe ndị a na-atụghị anya ha (11) A naghị eji amamihe akpọrọ ihe mgbe niile (13-18) 10 Obere nzuzu na-eme ka e were mmadụ ka onye na-amaghị ihe (1) Nsogbu amaghị ihe na-akpata (2-11) Nsogbu ndị na-abịara onye nzuzu (12-15) Nsogbu ndị na-achị achị na-akpata (16-20) Nnụnụ nwere ike ime ka a nụ ihe i kwuru (20) 11 Na-eme ihe ọma mgbe niile (1-8) Tụpụ achịcha gị n’elu mmiri (1) Ghaa mkpụrụ malite n’ụtụtụ ruo ná mgbede (6) Ṅụrịa ọṅụ n’oge ị na-eto eto (9, 10) 12 Cheta Onye Ukwu kere gị tupu i mee agadi (1-8) Isi ihe onye mkpọkọta kwuru (9-14) Okwu ndị ma ihe dị ka ndụdụ e ji achị ehi (11) Tụọ egwu ezi Chineke(13) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Ekliziastis—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Ekliziastis—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Ekliziastis—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt Ekliziastis p. 1000-1001