Mkpughe E Kpugheere Jọn
Isi
Ihe Ndị Dị na Ya
-
-
Nwa Atụrụ ahụ meghere ihe ndị e ji mechie akwụkwọ mpịakọta, malite na nke mbụ ruo na nke isii (1-17)
-
Onye na-agba ịnyịnya ọcha nke na-emeri ndị iro ya (1, 2)
-
Onye na-agba ịnyịnya na-acha uhie uhie ga-ewepụ udo n’ụwa (3, 4)
-
Onye na-agba ịnyịnya ojii ga-eme ka e nwee ụkọ nri n’ụwa (5, 6)
-
Aha onye na-agba ịnyịnya na-acha ntụ ntụ bụ ọnwụ (7, 8)
-
Ọbara ndị e gburu egbu dị n’okpuru ebe ịchụàjà (9-11)
-
E nwere oké ala ọma jijiji (12-17)
-
-