Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Nehemaya

Isi

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • A gwara Nehemaya banyere Jeruselem (1-3)

    • Ekpere Nehemaya kpere (4-11)

  • 2

    • E zigara Nehemaya Jeruselem (1-10)

    • Nehemaya leruru mgbidi Jeruselem anya (11-20)

  • 3

    • A rụzigharịwara mgbidi Jeruselem (1-32)

  • 4

    • Ọrụ gara n’ihu n’agbanyeghị mmegide (1-14)

    • Ndị ọrụ ji ngwá ọgụ na-arụ ọrụ (15-23)

  • 5

    • Nehemaya mere ka ha kwụsị irigbu ibe ha (1-13)

    • Nehemaya eboghị ndị ya ibu arọ (14-19)

  • 6

    • Ndị iro ka nọ na-agbalị ka a kwụsị ịrụghachi mgbidi ahụ (1-14)

    • A rụchara mgbidi ahụ n’ụbọchị iri ise na abụọ (15-19)

  • 7

    • Ọnụ ụzọ ámá na ndị na-eche nche na ha (1-4)

    • Aha ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta (5-69)

      • Ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ (46-56)

      • Ụmụ ndị na-ejere Solomọn ozi (57-60)

    • Onyinye ndị e nyere maka ọrụ ahụ (70-73)

  • 8

    • A gụụrụ ndị mmadụ Iwu ma kọwaa ya (1-12)

    • Ha mere Ememme Ụlọ Ndò (13-18)

  • 9

    • Ndị mmadụ kwupụtara mmehie ha (1-38)

      • Jehova bụ Chineke na-agbaghara mmehie (17)

  • 10

    • Ha kwetara ime ihe e dere n’Iwu (1-39)

      • “Anyị agaghị eleghara ụlọ Chineke anyị anya” (39)

  • 11

    • Ndị mmadụ birighachiri na Jeruselem (1-36)

  • 12

    • Ndị nchụàjà na ndị Livaị (1-26)

    • E nyefere Chineke mgbidi Jeruselem (27-43)

    • E nyewere ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ nsọ òkè ha (44-47)

  • 13

    • Ihe ndị ọzọ Nehemaya gbanwere (1-31)

      • A gwara ha ka ha na-enye otu ụzọ n’ụzọ iri (10-13)

      • A gwara ha ka ha ghara imerụ Ụbọchị Izu Ike (15-22)

      • A gwara ha ka ha ghara ịlụ ndị mba ọzọ (23-28)