Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Ndị Dị na Baịbụl

Akwụkwọ Ndị Dị n’Akwụkwọ Nsọ Hibru Ndị E Dere Tupu Oge Ndị Kraịst

AHA AKWỤKWỌ

ONYE (NDỊ) DERE YA

EBE A NỌ DEE YA

MGBE E DECHARA YA (T.O.N.K.)

OGE IHE E DERE NA YA MERE (T.O.N.K.)

Jenesis

Mosis

Ala ịkpa

1513

“Ná mmalite” ruo n’afọ 1657

Ọpụpụ

Mosis

Ala ịkpa

1512

1657-1512

Levitikọs

Mosis

Ala ịkpa

1512

Otu ọnwa (1512)

Ọnụ Ọgụgụ

Mosis

Ala ịkpa na Ọzara Moab

1473

1512-1473

Diuterọnọmi

Mosis

Ọzara Moab

1473

Ọnwa abụọ (1473)

Joshụa

Joshụa

Kenan

dk. 1450

1473–dk. 1450

Ndị Ikpe

Samuel

Izrel

dk. 1100

dk. 1450–dk. 1120

Rut

Samuel

Izrel

dk. 1090

Afọ 11 mgbe ndị ikpe na-achị

1 Samuel

Samuel; Gad; Netan

Izrel

dk. 1078

dk. 1180-1078

2 Samuel

Gad; Netan

Izrel

dk. 1040

1077–dk. 1040

1 Ndị Eze

Jeremaya

Juda

580

dk. 1040-911

2 Ndị Eze

Jeremaya

Juda na Ijipt

580

dk. 920-580

1 Ihe E Mere

Ezra

Jeruselem (?)

dk. 460

Mgbe E Dechara 1 Ihe E Mere 9:44: dk. 1077-1037

2 Ihe E Mere

Ezra

Jeruselem (?)

dk. 460

dk. 1077-537

Ezra

Ezra

Jeruselem

dk. 460

537–dk. 467

Nehemaya

Nehemaya

Jeruselem

ga. 443

456–ga. 443

Esta

Mọdekaị

Shushan, Ịlam

dk. 475

493–dk. 475

Job

Mosis

Ala ịkpa

dk. 1473

Ihe karịrị afọ 140 n’agbata afọ 1657 na afọ 1473

Abụ Ọma

Devid na ndị ọzọ

 

dk. 460

 

Ilu

Solomọn; Egọ; Lemuel

Jeruselem

dk. 717

 

Ekliziastis

Solomọn

Jeruselem

t. 1000

 

Abụ Solomọn

Solomọn

Jeruselem

dk. 1020

 

Aịzaya

Aịzaya

Jeruselem

ga. 732

dk. 778–ga. 732

Jeremaya

Jeremaya

Juda; Ijipt

580

647-580

Abụ Ákwá

Jeremaya

Nso Jeruselem

607

 

Ezikiel

Ezikiel

Babịlọn

dk. 591

613–dk. 591

Daniel

Daniel

Babịlọn

dk. 536

618–dk. 536

Hosia

Hosia

Sameria

ga. 745

t. 804–ga. 745

Joel

Joel

Juda

dk. 820 (?)

 

Emọs

Emọs

Juda

dk. 804

 

Obedaya

Obedaya

 

dk. 607

 

Jona

Jona

 

dk. 844

 

Maịka

Maịka

Juda

t. 717

dk. 777-717

Nehọm

Nehọm

Juda

t. 632

 

Habakọk

Habakọk

Juda

dk. 628 (?)

 

Zefanaya

Zefanaya

Juda

t. 648

 

Hagaị

Hagaị

Jeruselem a rụziri

520

Ụbọchị 112 (520)

Zekaraya

Zekaraya

Jeruselem a rụziri

518

520-518

Malakaị

Malakaị

Jeruselem a rụziri

ga. 443

 

Akwụkwọ Ndị Dị n’Akwụkwọ Nsọ Grik Ndị E Dere n’Oge Ndị Kraịst

AHA AKWỤKWỌ

ONYE (NDỊ) DERE YA

EBE A NỌ DEE YA

MGBE E DECHARA YA (O.N.K.)

OGE IHE E DERE NA YA MERE

Matiu

Matiu

Izrel

dk. 41

2 T.O.N.K.–33 O.N.K.

Mak

Mak

Rom

dk. 60-65

29-33 O.N.K.

Luk

Luk

Sizaria

dk. 56-58

3 T.O.N.K.–33 O.N.K.

Jọn

Jọn onyeozi

Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso

dk. 98

E wepụ 1:1-18 29-33 O.N.K.

Ọrụ Ndịozi

Luk

Rom

dk. 61

33–dk. 61 O.N.K.

Ndị Rom

Pọl

Kọrịnt

dk. 56

 

1 Ndị Kọrịnt

Pọl

Efesọs

dk. 55

 

2 Ndị Kọrịnt

Pọl

Masedonia

dk. 55

 

Ndị Galeshia

Pọl

Kọrịnt ma ọ bụ Antiọk nke Siria

dk. 50-52

 

Ndị Efesọs

Pọl

Rom

dk. 60-61

 

Ndị Filipaị

Pọl

Rom

dk. 60-61

 

Ndị Kọlọsi

Pọl

Rom

dk. 60-61

 

1 Ndị Tesalonaịka

Pọl

Kọrịnt

dk. 50

 

2 Ndị Tesalonaịka

Pọl

Kọrịnt

dk. 51

 

1 Timoti

Pọl

Masedonia

dk. 61-64

 

2 Timoti

Pọl

Rom

dk. 65

 

Taịtọs

Pọl

Masedonia (?)

dk. 61-64

 

Faịlimọn

Pọl

Rom

dk. 60-61

 

Ndị Hibru

Pọl

Rom

dk. 61

 

Jems

Jems (Nwanne Jizọs)

Jeruselem

t. 62

 

1 Pita

Pita

Babịlọn

dk. 62-64

 

2 Pita

Pita

Babịlọn (?)

dk. 64

 

1 Jọn

Jọn onyeozi

Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso

dk. 98

 

2 Jọn

Jọn onyeozi

Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso

dk. 98

 

3 Jọn

Jọn onyeozi

Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso

dk. 98

 

Jud

Jud (Nwanne Jizọs)

Izrel (?)

dk. 65

 

Mkpughe

Jọn onyeozi

Patmọs

dk. 96

 

[E jighị aha ndị dere akwụkwọ ụfọdụ na ebe ha nọ dee ha n’aka. Ọtụtụ n’ime oge ndị a abụghị kpọmkwem mgbe e dere ha. N’ebe a, dk. pụtara “n’ihe dị ka,” ga. pụtara “mgbe oge e kwuru gachara,” t. pụtara “tupu.”]

T.O.N.K. pụtara Tupu Oge Ndị Kraịst.

O.N.K. pụtara Oge Ndị Kraịst.