A6-A
Chaatị: Ndị Amụma na Ndị Eze E Nwere na Juda Nakwa n’Izrel (Nke 1)
Ndị Eze Chịrị Ebo Abụọ Dị n’Ebe Ndịda nke A Na-akpọ Alaeze Juda
997 T.O.N.K.
Rehoboam: afọ 17
980
Abaịja (Abaịjam): afọ 3
978
Esa: afọ 41
937
Jehoshafat: afọ 25
913
Jehoram: afọ 8
dk. 906
Ehazaya: otu afọ
dk. 905
Eze Nwaanyị Atalaya: afọ 6
898
Jehoash: afọ 40
858
Amazaya: afọ 29
829
Ọzaya (Azaraya): afọ 52
Ndị Eze Chịrị Ebo Iri Dị n’Ebe Ugwu nke A Na-akpọ Alaeze Izrel
997 T.O.N.K.
Jeroboam: afọ 22
dk. 976
Nedab: afọ 2
dk. 975
Beasha: afọ 24
dk. 952
Ịla: afọ 2
Zimraị: ụbọchị 7 (dk. 951)
Ọmraị na Tibnaị: afọ 4
dk. 947
Ọmraị (naanị ya): afọ 8
dk. 940
Ehab: afọ 22
dk. 920
Ehazaya: afọ 2
dk. 917
Jehoram: afọ 12
dk. 905
Jihu: afọ 28
876
Jehoahaz: afọ 14
dk. 862
Jehoahaz na Jehoash: afọ 3
dk. 859
Jehoash (naanị ya): afọ 16
dk. 844
Jeroboam nke Abụọ: afọ 41
-
Ndị Amụma
-
Joel
-
Ịlaịja
-
Ịlaịsha
-
Jona
-
Emọs