Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

B14-B

Mkpụrụ Ego Dị Iche Iche

Mkpụrụ Ego Ndị E Kwuru Gbasara Ha n’Akwụkwọ Nsọ Hibru

Gira (shekel 1⁄20 )

gram 0.57

gira 10 = 1 beka

Beka

gram 5.7

beka 2 = 1 shekel

Pim

gram 7.8

1 pim = shekel 2⁄3

Shekel e ji atụ̀ ihe

Shekel

gram 11.4

shekel 50 = 1 maịna

Maịna

gram 570

maịna 60 = 1 talent

Talent

kilogram 34.2

Darik (ego ndị Peshia e ji ọlaedo kpụọ)

gram 8.4

Ezra 8:27

Mkpụrụ Ego Ndị E Kwuru Gbasara Ha n’Akwụkwọ Nsọ Grik

Leptọn (ego ndị Juu e ji ọla kọpa ma ọ bụ ọla nchara kpụọ)

Kwọdran 1⁄2

Luk 21:2

Kwọdran (ego ndị Rom e ji ọla kọpa ma ọ bụ ọla nchara kpụọ)

leptọn 2

Matiu 5:26

Asariọn (ego ndị Rom na nke obodo ndị ha na-achị. E ji ọla kọpa ma ọ bụ ọla nchara kpụọ ya)

Kwọdran 4

Matiu 10:29

Dinarịọs (ego ndị Rom e ji ọlaọcha kpụọ)

Kwọdran 64

Gram 3.85

Matiu 20:10

= Ụgwọ Ọrụ Otu Ụbọchị (awa 12)

Drakma (ego ndị Grik e ji ọlaọcha kpụọ)

Gram 3.4

Luk 15:8

= Ụgwọ Ọrụ Otu Ụbọchị (awa 12)

Didrakma (ego ndị Grik e ji ọlaọcha kpụọ)

Drakma 2

gram 6.8

Matiu 17:24

= Ụgwọ Ọrụ Ụbọchị Abụọ

Tetradrakma ndị Antiọk

Tetradrakma ndị Taya (Mkpụrụ ego ọlaọcha ndị Taya)

Tetradrakma (ego ndị Grik e ji ọlaọcha kpụọ; a na-akpọkwa ya steta)

Drakma 4

gram 13.6

Matiu 17:27

= Ụgwọ Ọrụ Ụbọchị Anọ

Maịna

100 drakma

gram 340

Luk 19:13

= ihe dị ka ụgwọ ọrụ 100 ụbọchị

Talent

maịna 60

kilogram 20.4

Matiu 18:24

Mkpughe 16:21

= ihe dị ka ụgwọ ọrụ afọ 20

Paụnd (nke ndị Rom)

gram 327

Jọn 12:3

‘Mmanụ na-esi ísì ọma dị otu paụnd n’arọ, bụ́ ezigbo mmanụ nad’