Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

B12-A

Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 1)

Jeruselem na Ebe Ndị Gbara Ya Gburugburu

  1. Ụlọ Nsọ

  2. Ogige Getsemeni (?)

  3. Obí Gọvanọ

  4. Ụlọ Kayafas (?)

  5. Obí Herọd Antipas (?)

  6. Ọdọ Mmiri Betzeta

  7. Ọdọ Mmiri Siloam

  8. Ụlọ Nzukọ Sanhedrin (?)

  9. Gọlgọta (?)

  10. Akeldama (?)

    Gaa n’ụbọchị:  Naịsan 8 |  Naịsan 9 |  Naịsan 10 |  Naịsan 11

 Naịsan 8 (Ụbọchị Izu Ike)

MGBE ANYANWỤ DARA (Ụbọchị ndị Juu na-ebido mgbe anyanwụ dara, gwụkwa mgbe anyanwụ dara)

  • O rutere Betani mgbe ọ fọrọ ụbọchị isii ka e mee Ememme Ngabiga

MGBE ANYANWỤ WARA

MGBE ANYANWỤ DARA

 Naịsan 9

MGBE ANYANWỤ DARA

  • O riri nri n’ụlọ Saịmọn onye ekpenta

  • Meri tere Jizọs mmanụ nad

  • Ndị Juu bịara ịhụ Jizọs na Lazarọs

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Ọ nọ n’elu nwa jakị, ya eburu ya banye Jeruselem

  • Ọ kụziri ihe n’ụlọ nsọ

MGBE ANYANWỤ DARA

 Naịsan 10

MGBE ANYANWỤ DARA

  • Ọ nọbọrọ chi na Betani

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Ọ gara Jeruselem n’isi ụtụtụ

  • O mere ka ụlọ nsọ dị ọcha

  • Jehova si n’eluigwe kwuo okwu

MGBE ANYANWỤ DARA

 Naịsan 11

MGBE ANYANWỤ DARA

MGBE ANYANWỤ WARA

  • O ji ihe atụ kụzie ihe n’ụlọ nsọ

  • Ọ mara ndị Farisii ikpe

  • Ọ hụrụ ka nwaanyị di ya nwụrụ nyere onyinye

  • Ọ nọ n’Ugwu Oliv kwuo na a ga-ebibi Jeruselem, kwuokwa ihe ndị ga-abụ ihe àmà nke ọnụnọ ya n’ọdịnihu

MGBE ANYANWỤ DARA