B15
Kalenda Ndị Hibru
NAỊSAN (EBIB) Mach—Eprel |
14 Ememme Ngabiga 15-21 Achịcha Na-ekoghị Eko 16 A na-achụ mkpụrụ mbụ n’àjà |
Mmiri na-ezo, snoo na-agbazekwa, mee ka Osimiri Jọdan too |
Ọka bali |
IYA (ZIV) Eprel—Mee |
14 Ememme Ngabiga Maka Ndị Na-esoghị Mee nke Mbụ |
Ọkọchị na-amalite, ihu ígwé na-agbachapụ agbachapụ |
Ọka wit |
SAỊVAN Mee—Jun |
6 Ememme Izu (Pentikọst) |
Okpomọkụ ọkọchị, ebe niile na-agbachapụ agbachapụ |
Ọka wit, mkpụrụ fig mbụ |
TAMỌZ Jun—Julaị |
Ebe niile na-ekpokwu ọkụ, igirigi na-adasikwa ike |
Mkpụrụ vaịn mbụ |
|
AB Julaị—Ọgọst |
Okpomọkụ na-akarị akarị |
Mkpụrụ osisi oge ọkọchị |
|
ILỌL Ọgọst—Septemba |
Okpomọkụ ka na-adị |
Mkpụrụ nkwụ det, vaịn, na fig |
|
TISHRI (ETANIM) Septemba—Ọktoba |
1 A na-afụ opi 10 Ụbọchị Ikpuchi Mmehie 15-21 Ememme Ụlọ Ndò 22 Nzukọ pụrụ iche |
Ọkọchị na-akwụsị, ụbịa mmiri amalite |
A na-amalite ịkọ ihe |
HESHVAN (BUL) Ọktoba—Nọvemba |
Mmiri na-ezo obere obere |
Mkpụrụ oliv |
|
KISLEV Nọvemba—Disemba |
25 Ememme Inyefe Chineke Ụlọ |
Mmiri na-ezosi ike, mmiri na-akpụkọ, snoo na-ekpuchi ugwu |
A na-achịbata anụmanụ n’ụlọ n’ihi oyi |
TIBET Disemba—Jenụwarị |
Oyi na-akarị akarị, mmiri na-ezo, snoo na-ekpuchikwa ugwu |
Ihe ndị a kụrụ n’ubi na-epu |
|
SHIBAT Jenụwarị—Febụwarị |
Oyi na-akwụsịlata, ma mmiri ka na-ezo |
Osisi almọnd na-ama ifuru |
|
EDA Febụwarị—Mach |
14, 15 Purim |
Égbè eluigwe na-agbakarị, akụ́ mmiri igwe na-adakarị |
Ogho |
VIEDA Mach |
A na-agbakwụnye ọnwa a ugboro asaa n’afọ 19 ọ bụla |