M Ga-enye Gị Ihe Niile
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. Naanị gị, Jehova, kam g’eny’ihe niilem nwere.
Ihem chọrọ bụ kam jirin-dụm niile n’ejere gịo-zi.
M ga n’enyeren-dị ‘madụa-ka ka ha mata gị.
Ikwus’Al’eze gị n’eme k’obi n’adịm ụtọ.
(TUPU UKWE)
Ijere gịo-zi n’emekwa k’okwukwem n’esikwui-ke.
M kwere gịn-kwa nam ga n’eme k’obi gị ṅụrịa.
(UKWE)
Jehova Chineke, m ga n’eto gị.
M g’esi n’ọtụt’ụzọ jeere gịo-zi.
Jehova, biko jirim mezu’uche gị.
Jehova, naanị gị kam g’enye ihe niile.
2. Obim niile kam g’eji h’ụmụnna dum n’anya.
Ozi Jehova kam g’eje. Ọ bụo-zi kacham-ma.
Inyen-dị ‘madụi-he n’emekwa kam n’enw’obiụ-tọ.
Obi n’atọkwam ụtọ mam nyeren-dị ‘madụ aka.
(TUPU UKWE)
Ijere gịo-zi n’emekwa k’okwukwem n’esikwui-ke.
M kwere gịn-kwa nam ga n’eme k’obi gị ṅụrịa.
(UKWE)
Jehova Chineke, m ga n’eto gị.
M g’esi n’ọtụt’ụzọ jeere gịo-zi.
Jehova, biko jirim mezu’uche gị.
Jehova, naanị gị kam g’enye ihe niile.
(UKWE)
Jehova Chineke, m ga n’eto gị.
M g’esi n’ọtụt’ụzọ jeere gịo-zi.
Jehova, biko jirim mezu’uche gị.
Jehova, naanị gị kam g’enye ihe niile.