M Na-enyefe Gị Ndụ M
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. Anyanwụ na kpakpando,
Ha niile bụọ-rụa-ka gị.
M cheta n’ị bụ ezi Chineke,
Obi n’adịm ụtọ.
2. M nyefee gịn-dụm niile,
Ọ bụ gị ga n’eduzim.
Ọ bụ naanị gị kam chọrọ ife.
Agaghịm ahapụ gị.
(UKWE)
I mere kam d’ike,
Kam chegharịa
Ma nwee olileanya.
I zitere Jizọs
K’ọ gbapụtam.
M n’enyefe gịn-dụm.
M n’enyefe gịn-dụm.
3. Anyanwụ n’acha n’elu,
Ọ n’eme kam cheta gị.
Ịhụnanya gị, ya n’ebere gị,
Ha n’eme k’obim ṅụrịa.
(UKWE)
I mere kam d’ike,
Kam chegharịa
Ma nwee olileanya.
I zitere Jizọs
K’ọ gbapụtam.
M n’enyefe gịn-dụm.
M n’enyefe gịn-dụm.
(UKWE)
I mere kam d’ike,
Kam chegharịa
Ma nwee olileanya.
I zitere Jizọs
K’ọ gbapụtam.
M n’enyefe gịn-dụm.
M n’enyefe gịn-dụm.