Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ị̀ Ga-achọ Ịmata Ihe Baịbụl Na-akụzi?

Ị̀ Ga-achọ Ịmata Ihe Baịbụl Na-akụzi?

Ị̀ Ga-achọ Ịmata Ihe Baịbụl Na-akụzi?

● Ọtụtụ nde mmadụ ejirila akwụkwọ bụ́ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? mata eziokwu ndị dị na Baịbụl. Akwụkwọ ahụ nwere isiokwu iri na itoolu. Ụfọdụ n’ime ha bụ:

“Olee Ihe Ndị Bụ́ Eziokwu Banyere Chineke?”

“Ònye Bụ Jizọs Kraịst?”

“Ebee Ka Ndị Nwụrụ Anwụ Gara?”

“Ànyị Na-ebi ‘n’Ụbọchị Ikpeazụ’?”

“N’ihi Gịnị Ka Chineke Ji Kwere Ka Nhụjuanya Dịrị?”

“Ụzọ Isi Mee Ka Ndụ Ezinụlọ Gị Na-enye Obi Ụtọ”

Ọ bụrụ na ị chọrọ ka Onyeàmà Jehova bịa na nke gị mụwara gị Baịbụl, biko dọkapụta ala ala peeji a ma dejupụta ya. I dejupụtachaa ya, jiri adres dị ebe ahụ zite ya ma ọ bụkwanụ adres nke kwesịrị ekwesị dị na peeji nke 5 na magazin a.

□ Biko, wetaranụ m otu akwụkwọ a e sere n’ebe a.

Dee asụsụ ị chọrọ ya.

□ Biko, bịanụ n’ụlọ m kụziere m Baịbụl n’efu.