TETA! Septemba 2014 | Otú Anyị Ga-esi Na-adị n’Udo
Ọtụtụ ndị chọrọ ka ha na ndị agbata obi ha na-adị n’udo. Ma, ha nwere ike ise okwu mgbe ụfọdụ. Olee otú anyị ga-esi na-edozi esemokwu?
ISIOKWU TETA! A
Olee Otú Ndị Mmadụ Ga-esi Na-adị n’Udo?
Ime ihe Baịbụl kwuru nyeere ndị bụbu ndị iro aka ka ha dị n’udo, bụrụkwa ezigbo enyi.
Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa
Gụọ banyere mahadum kwụsịrị inye ụmụ akwụkwọ akwụkwọ ọgụgụ, mmanụ ụgbọala na-egbu ndị mmadụ, na ndị chọọchị na-agụtụbeghị Baịbụl.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Ị Ga-eme ma E Zitere Gị Ozi n’Ekwentị
Ị sị mmadụ ya chere ka ị gụọ ozi e ziteere gị, ọ̀ dị njọ? Ọ bụrụ na ị hapụ ozi ahụ, gị na enyi gị ana-ekwu ihe unu na-ekwu, ọ̀ dị njọ?
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Otú Ị Ga-esi Na-akwụsi Ike n’Ihe I Kwuru
Gịnị ka ị ga-eme ma nwa gị siwe ọnwụ ma ọ bụ bewe ákwá ka i wee meere ya ihe ọ chọrọ?
È KERE YA EKE?
Mbàrá Na-elo Àkwá Ya
Gịnị mere otu onye kweere n’ozizi evolushọn ji sị na e nweghị otú ihe niile na-eme n’ahụ́ mbàrá ga-esi nọkata jiri nwayọọ nwayọọ malite?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Chineke Agwa Mozis Ka Ọ Gaa Ijipt
Mozis na Erọn katara obi gwa Fero bụ́ Eze Ijipt okwu. Danloduonụ ihe a ma jiri ya mụọ ihe n’ụlọ unu.