TETA! Nke 3 n'Afọ 2019 | Baịbụl Ọ̀ Ga-emeli Ka Ndụ Gị Ka Mma?

Kemgbe ụwa, Baịbụl enyerela ndị mmadụ aka ibi ndụ dị mma. Ihe o kwuru banyere otú anyị kwesịrị isi na-ebi ndụ kwa ụbọchị ga-abara gị uru.

Akwụkwọ Mgbe Ochie nke Bara Uru Taa

Legodị ihe ụfọdụ ndị kwuru banyere uru ịgụ Baịbụl na ime ihe ha mụtara na ya baara ha.

Ahụ́ Ike

Baịbụl na-agba anyị ume ka anyị mee ihe ndị anyị nwere ike ime iji na-elekọta ahụ́ anyị.

Mmadụ Ijide Onwe Ya

Ọ bụrụ na anyị amụta ịna-ejide onwe anyị, ọ ga-abara anyị uru.

Ezinụlọ na Ndị Enyi

Ihe ga-eme ka anyị na ndị mmadụ na-adị ná mma bụ ịna-enye ha ihe, ọ bụghị ịtụ anya ka ha na-enye anyị ihe mgbe niile.

Ego

Olee otú Baịbụl nwere ike isi mee ka nsogbu anyị na-enwe banyere ego belata?

Ihe Ime Mmụọ

Iwu Chineke na ụkpụrụ ndị dị na Baịbụl ga-enyere gị aka ịna-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị. Gụọ isiokwu a ka ị hụ otú ha nwere ike isi nyere gị aka.

Akwụkwọ Kacha Aba Uru Kemgbe Ụwa

Ihe a chọpụtara gosiri na Baịbụl bụ akwụkwọ akacha asụgharị ma na-ekesa n’ụwa niile.

Isiokwu Ndị Dị na Teta! A: Baịbụl Ọ̀ Ga-emeli Ka Ndụ Gị Ka Mma?

Baịbụl na-agwa anyị ihe ndị bara uru ga-enyere anyị aka ná ndụ anyị na-adị kwa ụbọchị.