Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

TETA! Nke 3 n'Afọ 2020 | Ò Nwere Ihe Ga-emeli Ka Ịkpọasị Kwụsị?

Ọ na-adịrị ọtụtụ n’ime anyị mfe ịchọpụta na mmadụ kpọrọ ndị ọzọ asị. Ma, o nwere ike isiri anyị ike ịchọpụta na anyị kpọrọ ndị ọzọ asị.

Lee ihe ụfọdụ ga-enyere anyị aka ịkwụsị ịkpọ ndị ọzọ asị.

 

Ịkpọasị Bụ Ọrịa, Ì Bu Ya?

Olee ihe ụfọdụ na-egosi na o nwere ike ịbụ na anyị kpọrọ ndị ọzọ asị?

Mata nke Bụ́ Eziokwu

Ihe na-abụghị eziokwu mmadụ nụrụ gbasara ndị ọzọ nwere ike ime ka o lewe ndị ahụ anya ọjọọ. Gụọ isiokwu a ka ị hụ otú akụkọ otu nwoke bụbu onye amị si gosi na nke a bụ eziokwu.

Na-enwe Ọmịiko

Ọ bụrụ na mmadụ anaghị enwere ndị ọzọ ọmịiko, gịnị ka o nwere ike igosi?

Chọpụta Àgwà Ọma Ndị Ọzọ Nwere

Mmadụ iche na ọ ka ndị ọzọ mma nwere ike ime ka ọ kpọ ndị ọzọ asị. Gịnị nwere ike inyere anyị aka?

Na-emeta Ndị Si Ebe Dị Iche Iche Enyi

Gụọ isiokwu a ka ị hụ uru imete ndị si n’ebe dị iche iche enyi na-aba.

Gosi Ndị Ọzọ Na Ị Hụrụ Ha n’Anya

Igosi ndị ọzọ na ị hụrụ ha n’anya ga-eme ka ị kwụsị ịkpọ ha asị. Gụọ isiokwu a ka ị hụ otú o nwere ike isi nye aka.

Ihe Ga-eme Ka Ịkpọasị Kwụsị Kpamkpam

Olee ihe anọ Alaeze Chineke ga-eme iji mee ka ịkpọasị kwụsị?

Ha Kwụsịrị Ịkpọ Ndị Ọzọ Asị

Lee vidio atọ kwuru otú ndị mmadụ si kwụsị ịkpọ ndị ọzọ asị.