ỤLỌ NCHE Nke 2 n'Afọ 2019 | Ndụ A Ò Nwere Isi?
È nweela ihe gbawara gị obi mere ka ị jụọ ma ndụ a ọ̀ ka nwere isi?
Mgbe Ọ Dị Ka Ị Gaghịzi Edili Nsogbu Gị
Ndụ ka bara uru n’agbanyeghị nsogbu ọ bụla.
Mgbe Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha Mere
Baịbụl kwuru ihe ndị nwere ike inyere gị aka ma e nwee ọdachi ndị na-emere onwe ha.
Mgbe Mmadụ Nwụnahụrụ Gị
Lee ihe ise nwere ike inyere gị aka ma mmadụ nwụnahụ gị.
Mgbe Di ma ọ bụ Nwunye Gị Gbara n’Èzí
Ihe Baịbụl kwuru enyerela ndị di ma ọ bụ nwunye ha gbara n’èzí aka.
Mgbe Ezigbo Ọrịa Ji Gị
Mụta ihe nyeere ụfọdụ ndị aka mgbe ezigbo ọrịa ji ha.
Mgbe Nsogbu Mere Ka Ọ Dị Gị Ka Gị Nwụọ
Ò nwetụla mgbe obi jọrọ gị ezigbo njọ nke na ọ dị gị ka gị gbuo onwe gị? Olee ihe nwere ike inyere gị aka?
Ihe Mere Ndụ Ị Dị Ka Ji Nwee Isi
N’agbanyeghị na e nwere ike ndị ọzọ aghọtaghị nsogbu gị, ihe gbasara gị na-emetụ Chineke n’obi, ọ chọkwara inyere gị aka.
“Ihe Banyere Unu Na-emetụ Ya n’Obi”
Amaokwu Baịbụl ndị a ga-akasi gị obi ma mee ka ị dị ike.