Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Gịnị mere Chineke ji hapụ ụmụ mmadụ ka ha na-ata ahụhụ?
GỤỌ PEEJI NKE 8-9.
Gịnị mere otu ọchịchị nke ga na-achị ụwa niile ji dị ụmụ mmadụ mkpa?
GỤỌ PEEJI NKE 16-17.
Olee ihe ị ga-eme ka ị ghara ịna-echegbu onwe gị n’ihi ụgwọ i ji?
GỤỌ PEEJI NKE 21.
È kwesịrị ikwu na onye kweere na Chineke na-aghọ onwe ya aghụghọ?
GỤỌ PEEJI NKE 23.