ỤLỌ NCHE Julaị 2013 | Ò Nwere Okpukpe nke Bụ́ Ezigbo Okpukpe?

Ọ na-esiri ọtụtụ ndị ike ikweta na e nwere ezigbo okpukpe n’ihi ihe okpukpe ha mere n’oge gara aga. Ọ ga-adị mma ka ị matakwuo okpukpe nke bụ́ ezigbo ya.

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Mere O Ji Dị Mkpa Ka I Leruo Okpukpe Gị Anya?

Ndụ gị dị n’aka chọọchị ị na-aga n’ihi na o so n’ihe ga-eme ka i nweta ndụ ebighị ebi ma ọ bụ ghara inweta.

ISIOKWU TETA! A

À Na-ekwukarị Okwu Ego na Chọọchị Ị Na-aga?

Chọọchị ndị dị n’ebe i bi hà na-eji aghụghọ ma ọ bụ ire ụtọ anapụta ndị mmadụ ego? Ihe a ha na-eme ọ̀ dabara n’ihe Baịbụl kwuru?

ISIOKWU TETA! A

Ndị Chọọchị Unu Hà Na-aga Agha?

Jizọs kụziiri ndị na-eso ụzọ ya ka ha na-ahụ ndị agbata obi ha n’anya. Chọọchị ndị e nwere taa hà na-eme ihe a Jizọs kwuru?

ISIOKWU TETA! A

Ndị Chọọchị Unu Hà Na-akpa Àgwà Ọma?

Ọtụtụ ndị isi chọọchị anaghị akpa àgwà ọma. Àgwà anyị na-akpa ọ̀ gbasara Chineke?

ISIOKWU TETA! A

È Nwere Okpukpe nke Bụ́ Ezigbo Okpukpe?

Ò nweela mgbe chọọchị mere ihe na-adịghị gị mma? Ọ bụrụ otú ahụ, o nwere ike isiri gị ike ikweta na e nwere okpukpe nke bụ́ ezigbo ya. Olee otú ịmụ Baịbụl nwere ike isi nyere gị aka?

IHE NDỊ NA-EME KA E NWEE OBI ỤTỌ N’EZINỤLỌ

Ihe Ị Ga-eme Ka Gị na Onye Ị Lụgharịrị Biri n’Udo

Ndị lụgharịrị di ma ọ bụ nwunye nwere ike inwe nsogbu ndị ha na-enwebughị. Olee otú ha ga-esi biri n’udo?

BỊARUO CHINEKE NSO

Ọ ‘Na-enye Anyị Nri n’Ụba’

Kwa ụbọchị, Chineke na-emere mmadụ niile ọtụtụ ihe ọma, ma ndị na-achọdịghị ife ya.

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

“O Doola M Anya na Agaghị M Agbanweli Ụwa A”

Olee otú ịmụ Baịbụl si nyere otu nwoke na-agba mbọ ka ihe gbanwee n’obodo aka ịmata ihe ga-eme ka ihe dịrị ụmụ mmadụ ná mma?

IHE ONYEÀMÀ JEHOVA NA ONYE AGBATA OBI YA NWERE IKE ỊKPARỊTA

Ahụhụ Anyị Na-ata Ọ̀ Na-emetụ Chineke n’Obi?

Ahụhụ ụmụ mmadụ na-ata emeela ka ụfọdụ ndị na-ajụ ma Chineke ọ̀ dịkwa. Mụọ Okwu Chineke ka ị hụ otú ahụhụ anyị na-ata si ewute Chineke.

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ndị mmadụ emeela ọtụtụ ihe ka ha ghara ịka nká. Ma, o nwebeghị mmadụ ọ bụla gbanahụrụla ọnwụ. Gịnị kpatara ya?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Ji Ezi Ndị Chọọchị Ọzọ Ozi Ọma?

Gịnị mere anyị ji ezi ndị chọọchị ọzọ ozi ọma?