Gaa n'Isiokwu

Isiokwu Ọhụrụ Ndị Gbara n’Isimbido Ebe Anyị Na-edebe Ihe n’Ịntanet

 

Àgwà Ndị Na-abara Anyị Uru

Ọtụtụ ndị na-asị na mmadụ kwesịrị ime ihe ọ bụla obi ya gwara ya. Ọ̀ bụ otú o kwesịrị ịdị? Gụọ àgwà ndị Baịbụl chọrọ ka anyị na-akpa.

Owu Ọmụma Bụzi Nsogbu Juru Ebe Niile

Olee otú i nwere ike isi merie ya?

 

Uru Chineke Baara Anyị

Chọpụta otú mmadụ na Chineke ịdị ná mma nwere ike isi mee ka onye ahụ na-enwe obi ụtọ, ndụ ya enweekwa isi.

Ị Chọọ Iṅomi Jizọs, Bụrụ . . .

Jizọs kpara àgwà asatọ Chineke chọrọ ka anyị na-akpa ọtụtụ ugboro n’oge niile ọ nọ n’ụwa.

Olee Onye Ọchịchị Ị Ga-ahọrọ?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

 

Ò Nwere Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Otú Halowin Si Bido?

È nwere ihe o mere ma mmadụ mee Halowin ka ọ̀ bụ na e nweghị?

Gịnị Ga-eme Ka Udo Dịrị n’Ụwa?

Chọpụta otú Chineke ga-esi eme ka Alaeze ya weta udo n’ụwa.

Ihe Chineke Hụrụ Anyị n’Anya Ga-eji Gọzie Anyị

Chọpụta ihe ha bụ, ihe mere ị ga-eji kwere na ha, na otú ha ga-esi baara gị uru.

Olee Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịghọta Ihe Ị Na-agụ na Baịbụl?

I nwere ike ịmụta ihe ndị magburu onwe ha ọ na-akụziri anyị.

Gịnị Mere I Ji Kwesị Ịna-ekpe Ekpere?

È nwetụla mgbe i chere na Chineke anaghị anụ ekpere gị? Ọ bụrụ otú ahụ, e nwere ndị ọ dị otú ọ dị gị.

Sayensị na Baịbụl

Sayensị na Baịbụl hà na-ekwu otu ihe? Iji ihe Baịbụl kwuru tụnyere ihe ndị sayensị chọpụtarala ga-enye aka ịza ajụjụ a.

Alụmdi na Nwunye na Ezinụlọ

Ndị di na nwunye na ezinụlọ dị iche iche na-enwe nsogbu. Baịbụl nwere ike inyere di na nwunye aka ịna-enwe obi ụtọ, meekwa ka ezinụlọ na-adị n’udo.