Fast Facts—Congo, Democratic Republic of
- 98,152,000—Ndị bi n'obodo a
- 257,672—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 4,385—Ọgbakọ dị iche iche
402—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
VIDIO NA AKWỤKWỌ NDỊÀMÀ JEHOVA NA-EBIPỤTA
Otú E Si Ebuga Akwụkwọ Anyị na Kongo
Kwa ọnwa, Ndịàmà Jehova na-ebugara ndị bi n’ime ime Kongo Baịbụl na akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl.