Fast Facts—Philippines
- 113,964,000—Ndị bi n'obodo a
- 253,876—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 3,552—Ọgbakọ dị iche iche
464—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Aghọrọ M “Ihe Niile n’Ebe Ụdị Mmadụ Niile Nọ”
Ọtụtụ ọrụ Nwanna Denton Hopkinson rụrụla kemgbe ọtụtụ afọ emeela ka ọ ghọta na Jehova na-ahụ ndị si ná mba dị iche iche n’anya.
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Filipinz
Chọpụta ihe mere ụfọdụ ndị ji gbaa arụkwaghịm n’ọrụ ha, ree ihe ndị ha nwere, ma na-ebi ndụ ka ndị ogbenye na Filipinz.